“Gịnị Ka M Ga-eji Kwụọ Jehova Ụgwọ?”
Obi tọrọ otu ọbụ abụ ezigbo ụtọ maka otú Jehova si napụta ya ‘n’ụdọ ọnwụ.’ (Ọma 116:3) Ọ chọrọ igosi Jehova na obi dị ya ụtọ. N’ihi ya, o kpebiri na ya ga-emezu nkwa niile o kwere Jehova, na-emekwa ihe niile ọ chọrọ ya n’aka.
Gịnị ka Jehova meere m n’izu a mere m obi ụtọ?
Olee otú m ga-esi egosi Jehova na obi dị m ụtọ?