Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ọgọst 8-14

ABỤ ỌMA 92-101

Ọgọst 8-14
  • Abụ nke 28 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Teta! Nke 4 2016. Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Teta! Nke 4 2016. Gwakwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs isi nke 16 ¶18-19. Nyere onye ahụ aka ka ọ ghọta otú ọ ga-esi eme ihe e kwuru ebe ahụ.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 90

  • Ndị Agadi, Unu Bara Uru n’Ọgbakọ (Ọma 92:12-15): (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ndị Agadi, Unu Bara Uru n’Ọgbakọ. (Gaa na Tiivi anyị, pịa HỌRỌ VIDIO Ị CHỌRỌ, pịa BAỊBỤL.) Gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo ihe ha mụtara. Gbaa ndị agadi ume ka ha na-akọrọ ndị na-eto eto ihe ndị ha hụrụla na ihe ndị ha mụtarala n’ozi Jehova. Gbaakwa ndị na-eto eto ume ka ha gbalịa na-agakwuru ndị agadi mgbe ọ bụla ha chọrọ ime mkpebi dị ezigbo mkpa.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) ia isi nke 21 ¶13-22, na igbe dị na peeji nke 186

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 29 na Ekpere