Disemba 12- 18
AỊZAYA 6-10
Abụ nke 116 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Mesaya Mezuru Amụma”: (Nkeji 10)
Aịza. 9:1, 2—E buru amụma na ọ ga-ekwusa oziọma na Galili (w11 8/15 10 ¶13; ip-1 124-126 ¶13-17)
Aịza. 9:6—Ọ ga-arụ ọtụtụ ọrụ (w14 2/15 12 ¶18; w07 5/15 6)
Aịza. 9:7—Ọchịchị ya ga-eme ka udo na ikpe ziri ezi dịrị n’ụwa (ip-1 132 ¶28-29)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Aịza. 7:3, 4—Gịnị mere Jehova ji zọpụta ajọ Eze Ehaz? (w06 12/1 9 ¶3)
Aịza. 8:1-4—Olee otú amụma a si mezuo? (it-1-E 1219; ip-1 111-112 ¶23-24)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?
Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Aịza. 7:1-17
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Teta! Nke 6 2016
Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Teta! Nke 6 2016
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 34 ¶18—Gosi otú anyị ga-esi ruo onye anyị na-amụrụ ihe n’obi.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Lee M! Ziga M” (Aịza. 6:8): (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ịkwaga n’Ebe A Chọkwuru Ndị Na-ekwusa Ozi Ọma.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 5 ¶10-17, na igbe dị na peeji nke 53
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 150 na Ekpere
Chetakwa na a ga-ebu ụzọ kpọnyere ọgbakọ abụ a ka ha gee tupu ha abụwa ya.