Disemba 19- 25
AỊZAYA 11-16
Abụ nke 143 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ihe Ọmụma Jehova Ga-ejupụta Ụwa”: (Nkeji 10)
Aịza. 11:3-5—Ezi omume ga-eju ebe niile n’ụwa (ip-1 161 ¶9-11)
Aịza. 11:6-8—Udo ga-adị n’etiti ụmụ mmadụ na ụmụ anụmanụ (w12 9/15 9-10 ¶8-9)
Aịza. 11:9—Mmadụ niile ga-amụta ime uche Jehova (w16.06 8 ¶9; w13 6/1 7)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Aịza. 11:1, 10—Olee otú Jizọs Kraịst si bụrụ “mgbọrọgwụ Jesi,” nakwa alaka nke “ga-esi n’úkwù osisi Jesi” puo? (w06 12/1 9 ¶5)
Aịza. 13:17—Olee otú o si bụrụ na o nweghị ihe ndị Midia ji ọlaọcha kpọrọ, nakwa na ha enweghịkwa mmasị ọ bụla n’ọlaedo? (w06 12/1 10 ¶9)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?
Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Aịza. 13:17–14:8
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Job 34:10—Na-akụzi Eziokwu.
Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ekli. 8:9; 1 Jọn 5:19—Na-akụzi Eziokwu.
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 55 ¶9—Gosi otú anyị ga-esi ruo onye anyị na-amụrụ ihe n’obi.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Ihe Chineke Na-akụziri Anyị Na-emeri Ịkpa Ókè Agbụrụ”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Johny na Gideon Bụbu Ndị Iro, Ugbu A Ha Bụzi Ụmụnna.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 5 ¶18-25, na igbe dị́ na peeji nke 57
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 151 na Ekpere
Chetakwa na a ga-ebu ụzọ kpọnyere ọgbakọ abụ a ka ha gee tupu ha abụwa ya.