USORO IHE OMUME OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ Disemba 2018
Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
Mkparịta ụka ndị e ji egosi ihe Baịbụl kwuru gbasara ihe Chineke bu n’obi kee mmadụ nakwa ihe Chineke kwere nkwa imere anyị n’ọdịnihu.
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Onye Mmegide Obi Tara Mmiri, Aghọọ Onye Ji Ịnụ Ọkụ n’Obi Na-ekwusa Ozi Ọma
Ọ bụrụ na ị na-amụ Baịbụl ma e mebeghị gị baptizim, ị̀ ga-eṅomi Sọl ma mee ihe ị na-amụta ozugbo?
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Banabas na Pọl Agaa Kwusaa Ozi Ọma n’Ebe Dị Iche Iche Dị Anya
N’agbanyeghị mmegide kpụ ọkụ n’ọnụ a na-emegide ndị na-eso ụzọ Jizọs, Banabas na Pọl gbasiri mbọ ike nyere ndị dị nwayọọ n’obi aka ịghọ Ndị Kraịst.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu nke Ọma n’Ozi Ọma—Inyere Ndị “Nwere Ezi Obi” Aka Ịghọ Ndị Na-eso Ụzọ
Olee otú anyị na Jehova si arụkọ ọrụ n’inyere ndị ọzọ ịghọ ndị na-eso ụzọ?
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Mkpebi E Si n’Okwu Chineke Jiri Otu Obi Mee
Olee ihe anyị nwere ike ịmụta n’otú e si dozie nsogbu ahụ?
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Ṅomie Otú Pọl Si Ekwusa Ozi Ọma na Otú O Si Akụzi Ihe
Olee otú anyị ga-esi eṅomi Pọl onyeozi mgbe anyị na-ekwusa ozi ọma ma ọ bụ na-akụzi ihe?
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Na-elezinụ Onwe Unu na Ìgwè Atụrụ ahụ Dum Anya”
Ndị okenye na-azụ, na-echebe ma na-elekọta atụrụ Chineke. Ha na-echeta na o ji ọbara Kraịst nke dị oké ọnụ zụta ha.