December 10-16
ỌRỤ NDỊOZI 12-14
Abụ nke 60 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Banabas na Pọl Agaa Kwusaa Ozi Ọma n’Ebe Dị Iche Iche Dị Anya”: (Nkeji 10)
Ọrụ 13:2, 3—Jehova họọrọ Banabas na Pọl maka ọrụ pụrụ iche (bt 86 ¶4)
Ọrụ 13:12, 48; 14:1—Mbọ ha gbara kwusaa ozi ọma mere ka ọtụtụ ndị ghọọ ndị kwere ekwe (bt 95 ¶5)
Ọrụ 14:21, 22—Banabas na Pọl wusiri okwukwe ndị ghọrọ ndị na-eso ụzọ ọhụrụ ike (w14 9/15 13 ¶4-5)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Ọrụ 12:21-23—Gịnị ka anyị mụtara n’ihe mere Herọd? (w08 5/15 32 ¶7)
Ọrụ 13:9—Olee ihe mere e jikwa akpọ Sọl, Pọl? (mwbr18.12 ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọrụ 12:1-17
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya.
Vidio Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.
Okwu: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bt 78-79 ¶8-9—Isiokwu: Na-ekpe Ekpere Maka Ụmụnna Gị.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu Nke Ọma n’Ozi Ọma—Inyere Ndị ‘Nwere Ezi Obi’ Aka Ịghọ Ndị Na-eso Ụzọ”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Jehova Chineke Ga-enyere Gị Aka.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 45
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 55 na Ekpere