Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Pọl na Banabas nọ n’ihu Sajiọs Pọlọs

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ỌRỤ NDỊOZI 12-14

Banabas na Pọl Agaa Kwusaa Ozi Ọma n’Ebe Dị Iche Iche Dị Anya

Banabas na Pọl Agaa Kwusaa Ozi Ọma n’Ebe Dị Iche Iche Dị Anya

13:12, 48; 14:1, 21, 22

N’agbanyeghị mmegide kpụ ọkụ n’ọnụ a na-emegide ndị na-eso ụzọ Jizọs, Banabas na Pọl gbasiri mbọ ike nyere ndị dị nwayọọ n’obi aka ịghọ Ndị Kraịst

  • Ha ziri ụdị mmadụ niile ozi ọma

  • Ha gbara ndị ghọrọ ndị na-eso ụzọ ọhụrụ ume ka ha “nọgide n’okwukwe”