Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Disemba 24-​30

ỌRỤ NDỊOZI 17-18

Disemba 24-​30
  • Abụ nke 78 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Ṅomie Otú Pọl Si Ekwusa Ozi Ọma na Otú O Si Akụzi Ihe”: (Nkeji 10)

    • Ọrụ 17:2, 3—Pọl na ndị ọ na-ezi ihe tụgharịrị uche n’Akwụkwọ Nsọ, o jikwa ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ kụzie ihe (mwbr18.12 ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ndị a, nwtsty)

    • Ọrụ 17:17—Pọl kwusara ozi ọma n’ebe ọ bụla ọ hụrụ ndị mmadụ (mwbr18.12 ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)

    • Ọrụ 17:22, 23—Pọl na-eleru anya ala, ọ na-ejikwa ihe ga-amasị ndị ọ na-agwa okwu ezi ha ozi ọma (mwbr18.12 ihe a kọwara n’amaokwu ndị a, nwtsty)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ọrụ 18:18—Olee ihe e nwere ike ikwu banyere nkwa Pọl kwere? (w08 5/15 32 ¶5)

    • Ọrụ 18:21—Olee ihe Pọl mere anyị kwesịrị iṅomi ma anyị kpebiwa ihe anyị ga-achọ ime n’ozi Jehova? (mwbr18.12 ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọrụ 17:1-15

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya. Gwa onye ahụ banyere vidio bụ́ Olee Otú Anyị na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Kwurịtazienụ ihe dị na ya.

  • Nletaghachi nke Atọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Họrọ amaokwu Baịbụl ị chọrọ, nyekwa onye ahụ akwụkwọ e ji amụ Baịbụl.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) jl isi nke 7

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 70

  • Na-ekwusa Ozi Ọma ma Na-akụzi Ihe Nke Ọma: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio aha ya bụ Ofufe Ezinụlọ: Pọl Kwusara Ozi Ọma nke Ọma. Zaakwanụ ajụjụ ndị a: Olee otú ezinụlọ e gosiri na vidio a si ghọta na ha kwesịrị ime mgbanwe n’otu ha si ekwusa ozi ọma? Olee ihe ndị Pọl onyeozi mere n’ozi ya ha ṅomiri? Olee uru ndị ọ baara ha? Olee ihe ụfọdụ unu nwere ike ime n’ofufe ezinụlọ unu?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 47

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 151 na Ekpere