Ṅomie Otú Pọl Si Ekwusa Ozi Ọma na Otú O Si Akụzi Ihe
Olee otú anyị ga-esi eṅomi ihe Pọl onyeozi mere?
-
Anyị nwere ike iji Akwụkwọ Nsọ soro ndị ọzọ tụgharịa uche, anyị nwekwara ike iji ihe ga-edo ndị anyị na-ezi ozi ọma anya, zie ha ozi ọma
-
Anyị nwere ike izi ndị mmadụ ozi ọma n’ebe anyị nwere ike ịhụ ha nakwa n’oge anyị nwere ike ịhụ ha
-
Anyị nwere ike iji akọ kwuo ihe gosiri na anyị ghọtara ihe ha kweere, iji nwee ike izi ha ozi ọma