Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ỌRỤ NDỊOZI 19-20

“Na-elezinụ Onwe Unu na Ìgwè Atụrụ ahụ Dum Anya”

“Na-elezinụ Onwe Unu na Ìgwè Atụrụ ahụ Dum Anya”

20:28, 31, 35

Ndị okenye na-azụ, na-echebe ma na-elekọta atụrụ Chineke. Ha na-echeta na o ji ọbara Kraịst nke dị oké ọnụ zụta ha. Ụmụnna ndị nọ n’ọgbakọ hụrụ ndị okenye na-eme ka Pọl onyeozi n’anya, bụ́ ndị na-eji obi ha niile na-elekọta ha. Ha jikwa ụdị ndị okenye a kpọrọ ihe.