USORO IHE OMUME OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ Disemba 2019
Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
Mkparịta ụka ndị e ji akọwara mmadụ gbasara Baịbụl na inwe obi ụtọ.
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Oké Ìgwè Mmadụ A Na-apụghị Ịgụta Ọnụ Bụ Ndị Jehova Gọziri Agọzi
Gịnị ka ị ga-eme ka i soro n’oké ìgwè mmadụ ahụ, sorokwa ha nweta ngọzi?
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
E Gburu ‘Ndị Àmà Abụọ,’ E mechaa Kpọlite Ha
Gịnị ka ọhụụ ahụ e gosiri Jọn banyere ndị àmà abụọ pụtara?
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Ala ‘Meghere Ọnụ Ya Loo Osimiri Ahụ’
Olee otú Jehova si enyere ndị a tụrụ mkpọrọ n’ihi okwukwe ha aka?
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Atụkwala Anụ Ọhịa Ndị Ahụ Na-emenye Egwu Ụjọ
Gịnị ka anyị ga-eme ka anụ ọhịa ndị ahụ e kwuru okwu ha ná Mkpughe 13 ghara iduhie anyị?
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Agha Chineke Ga-akwụsị Agha Niile
Gịnị mere Chineke ga-eji alụ agha, gịnị ka anyị ga-eme ka anyị lanahụ?
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Lee! Ana M Eme Ihe Niile Ka Ha Dị Ọhụrụ”
Olee otú Chineke ga-esi eme ka ihe niile dị ọhụrụ, oleekwa ihe ọma ndị ọ ga-eweta?
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu nke Ọma n’Ozi Ọma—Ime Mgbanwe
Olee otú anyị ga-esi na-agbanwe otú anyị si ezi ozi ọma?