Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
●○○ MKPARỊTA ỤKA NKE MBỤ
Ajụjụ: Olee ebe anyị ga-enweta ezi ndụmọdụ ga-eme ka anyị na-enwe obi ụtọ?
Amaokwu Baịbụl: Ọma 1:1, 2
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee ihe ịhụ ego na akụnụba n’anya nwere ike ime obi ụtọ anyị?
○●○ NLETAGHACHI NKE MBỤ
Ajụjụ: Olee ihe ịhụ ego na akụnụba n’anya nwere ike ime obi ụtọ anyị?
Amaokwu Baịbụl: 1 Tim. 6:9, 10
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Gịnị ga-enyere anyị aka ma ọ bụrụ na ihe na-esiri anyị ike?
○○● NLETAGHACHI NKE ABỤỌ
Ajụjụ: Gịnị ga-enyere anyị aka ma ọ bụrụ na ihe na-esiri anyị ike?
Amaokwu Baịbụl: Ilu 17:22
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú ezinụlọ ga-esi na-enwe obi ụtọ n’agbanyeghị na ihe na-esiri ha ike?