Atụkwala Anụ Ọhịa Ndị Ahụ Na-emenye Egwu Ụjọ
Ịmata ihe anụ ọhịa ndị ahụ e kwuru okwu ha ná Mkpughe isi iri na atọ nọchiri anya ha ga-enyere anyị aka ịghara ịtụ ha ụjọ ma ọ bụkwanụ ghara ịna-akwado ha otú ahụ ọtụtụ ndị na-eme.
Gosi ihe anụ ọhịa nke ọ bụla nọchiri anya ya n’ihe ndị e dere n’okpuru ebe a
ANỤ ỌHỊA
IHE Ọ NỌCHIRI ANYA YA
-
Briten na Amerịka Bụ́ Mba Abụọ Jikọrọ Aka Na-achị Ụwa
-
Njikọ Mba Niile na Òtù Mba Ụwa nke nọchiri ya
-
Setan bụ́ Ekwensu
-
Ọchịchị niile na-emegide Chineke