Oké Ìgwè Mmadụ A Na-apụghị Ịgụta Ọnụ Bụ Ndị Jehova Gọziri Agọzi
Gịnị mere Jehova ji agọzi oké ìgwè mmadụ ahụ?
-
Ha “guzo n’ihu ocheeze” Jehova, nke na-egosi na ha ji obi ha niile na-akwado ọchịchị Jehova
-
Ha yi “uwe mwụda na-acha ọcha,” nke na-egosi na ha dị ọcha ma bụrụ ndị ezi omume n’anya Chineke n’ihi okwukwe ha nwere n’àjà Jizọs chụrụ
-
Ha “na-ejekwara [Jehova] ozi dị nsọ ehihie na abalị,” nke na-egosi na ha na-agbasi mbọ ike na-efe ya n’akwụsịghị akwụsị
Gịnị ka m ga-eme ka m soro n’oké ìgwè mmadụ ahụ?