Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Disemba 23-29

MKPUGHE 17-19

Disemba 23-29
  • Abụ nke 149 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Agha Chineke Ga-akwụsị Agha Niile”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Mkpu. 17:8—Kọwaa otú “anụ ọhịa ahụ si bụrụ nke dịbu adị, ma ọ dịkwaghị, ma bụrụ nke ga-adị.” (re 247-248 ¶5-6)

    • Mkpu. 17:16, 17—Olee otú anyị si mara na okpukpe ụgha agaghị eji nwayọọ nwayọọ nwụọ? (w12 6/15 18 ¶17)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mkpu. 17:1-11 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 150

  • Nye M Obi Ike: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio egwú bụ́ Nye M Obi Ike. Zaakwanụ ajụjụ ndị na-esonụ: Olee ihe ndị na-eme ná ndụ anyị chọrọ ka anyị nwee obi ike? Olee akụkọ Baịbụl ndị na-eme ka i nwee obi ike? Ònye nọnyeere anyị? Ná ngwụcha ihe omume gị, gwa ụmụnna ka ha bilie ma bụọ abụ bụ́ “Nye M Obi Ike” (ụdị nke a na-abụ n’ọmụmụ ihe).

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 96

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 136 na Ekpere