Disemba 30, 2019–Jenụwarị 5, 2020
MKPUGHE 20-22
Abụ nke 146 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Lee! Ana M Eme Ihe Niile Ka Ha Dị Ọhụrụ”: (Nkeji 10)
Mkpu. 21:1—“Eluigwe mbụ na ụwa mbụ agabigawo” (re 301 ¶2)
Mkpu. 21:3, 4—“Ihe mbụ niile agabigawo” (w13 12/1 11 ¶2-4)
Mkpu. 21:5—Nkwa Jehova kwesịrị ntụkwasị obi (w03 8/1 12 ¶14)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Mkpu. 20:5—Olee otú o si bụrụ na “ndị fọdụrụ ná ndị nwụrụ anwụ” ga-adịghachi ndụ mgbe otu puku afọ ahụ gwụsịrị? (it-2 249 ¶2)
Mkpu. 20:14, 15—Gịnị bụ “ọdọ ọkụ ahụ”? (it-2 189-190)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mkpu. 20:1-15 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Nletaghachi nke Atọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Họrọ amaokwu Baịbụl ị chọrọ, nyekwa ya akwụkwọ ịkpọ òkù ọmụmụ ihe. (th ihe ọmụmụ nke 3)
Nletaghachi nke Atọ: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Họrọ amaokwu Baịbụl ị chọrọ, nyekwa ya akwụkwọ e ji amụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 9)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) jl isi nke 12 (th ihe ọmụmụ nke 6)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu nke Ọma n’Ozi Ọma—Ime Mgbanwe”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 97
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 80 na Ekpere