Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
●○ MKPARỊTA ỤKA NKE MBỤ
Ajụjụ: Olee ebe anyị ga-enweta ezi ndụmọdụ ga-eme ka anyị na-enwe obi ụtọ?
Amaokwu Baịbụl: Ọma 1:1, 2
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee ihe ịhụ ego na akụnụba n’anya nwere ike ime obi ụtọ anyị?
○● NLETAGHACHI
Ajụjụ: Olee ihe ịhụ ego na akụnụba n’anya nwere ike ime obi ụtọ anyị?
Amaokwu Baịbụl: 1 Tim. 6:9, 10
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee uru inwe obi ụtọ bara?