Disemba 21-27
LEVITIKỌS 14-15
Abụ nke 122 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Anyị Kwesịrị Ịna-adị Ọcha Iji Na-efe Jehova Ofufe Dị Ọcha”: (Nkeji 10)
Lev. 15:13-15—Ụmụ nwoke na-adịghị ọcha ga-eme onwe ha ka ha dị ọcha (it-1 263)
Lev. 15:28-30—Ụmụ nwaanyị na-adịghị ọcha ga-eme onwe ha ka ha dị ọcha (it-2 372 ¶2)
Lev. 15:31—Jehova chọrọ ka ndị ya na-efe ya ofufe dị ọcha (it-1 1133)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Lev. 14:14, 17, 25, 28—Gịnị ka anyị na-amụta n’ihe onye nchụàjà na-eme onye ekpenta e mere ka ọ dị ọcha? (it-1 665 ¶5; w14 11/15 9 ¶7)
Lev. 14:43-45—Gịnị ka iwu e nyere gbasara ajọ ekpenta pụtara n’ahụ́ ụlọ na-akụziri mba Izrel banyere Jehova? (w09 2/1 19 ¶2)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Lev. 14:1-18 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Nyezie ya otu magazin ọhụrụ zara ajụjụ onye nwe ụlọ jụrụ. (th ihe ọmụmụ nke 16)
Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Gosi onye ahụ vidio bụ́ Olee Ndị Ka Ndịàmà Jehova Bụ? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Kwurịtazienụ ihe dị na ya. (th ihe ọmụmụ nke 11)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg isi nke 11 ¶6-7 (th ihe ọmụmụ nke 19)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Akwụsịla Ịna-enye Ndị Mmadụ Magazin”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.
Ihe Nzukọ Jehova Na-eme: (Nkeji 5) Kpọnye vidio Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke ọnwa Disemba.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bt Isi nke 2 ¶16-23
Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Abụ nke 118 na Ekpere