Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Disemba 7-13

LEVITIKỌS 10-11

Disemba 7-13

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ ma jụọ ajụjụ ndị a: Olee otú Tony si zie onye nwe ụlọ ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe gosiri na ọ chọghị ịnụ ozi ọma? Olee otú i nwere ike isi jiri Abụ Ọma 1:1, 2 zie mmadụ ozi ọma?

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Nyezie onye nwe ụlọ akwụkwọ anyị ji akpọ ndị mmadụ ka ha bịa ọmụmụ ihe. Gosikwa ya vidio bụ́ Gịnị Ka A Na-eme n’Ụlọ Nzukọ Alaeze? Mee ka ị̀ kpọnyere ya, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. (th ihe ọmụmụ nke 20)

  • Okwu: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w11 2/15 12—Isiokwu: Olee Otú E Si Mee Ka Obi Mozis Jụrụ Mgbe O Wesara Elieza na Ịtama Iwe? (th ihe ọmụmụ nke 12)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ