Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | LEVITIKỌS 10-11

Anyị Kwesịrị Ịhụ Jehova n’Anya Karịa Ndị Ezinụlọ Anyị

Anyị Kwesịrị Ịhụ Jehova n’Anya Karịa Ndị Ezinụlọ Anyị

10:1, 2, 4-7

A chụọ onye anyị hụrụ n’anya n’ọgbakọ, o nwere ike isiri anyị ezigbo ike irubere Jehova isi. E nwere ezigbo ihe anyị ga-amụta n’ihe Jehova gwara Erọn ma a chụọ onye ezinụlọ anyị n’ọgbakọ. Anyị kwesịrị ịhụ Jehova n’anya karịa ndị ezinụlọ anyị kwụsịrị irubere Jehova isi.

Olee ngọzi anyị ga-enweta ma ọ bụrụ na anyị erube isi n’ihe ndị Jehova kwuru gbasara ndị a chụrụ n’ọgbakọ?—1 Kọr. 5:11; 2 Jọn 10, 11