USORO IHE OMUME OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ Eprel 2016

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Otú e nwere ike isi nye ndị mmadụ Teta! na akwụkwọ Baịbụl Na-akụziri Anyị. Jiri aro ndị a dee otú ọzọ ị ga-esi jiri akwụkwọ ndị a zie ozi ọma.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Na-agwa Ndị Ọzọ Okwu Ga-agba Ha Ume

Ndị enyi Job akasighị ya obi, ha atọ boro ya ebubo, gwakwa ya okwu ndị mere ka obi jọkwuo ya njọ. (Job 16-20)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Ihe Ọhụrụ Na-enyere Anyị Aka Izi Ndị Mmadụ Ozi Ọma

Jiri isiokwu bụ́ “Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?” zie ndị mmadụ ozi ọma

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Job Ekweghị Ka E Jiri Ụgha Megharịa Ya Anya

Chọpụta otú ụgha ndị Setan na-agha si dị iche n’otú Jehova si ele ihe anya. (Job 21-27)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Job Bụ Onye Ezi Omume

Job kpebiri na ya ga na-erubere Chineke isi, na-ekpekwa ikpe ziri ezi. (Job 28-32)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ezigbo Enyi Na-enye Ndụmọdụ Bara Uru

Mgbe Elaịhu na-enye Job ndụmọdụ, o kwuru okwu otú gosiri na ọ hụrụ Job n’anya, anyị kwesịrị ịna-eme ka ya. (Job 33-37)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

Ịkpọ Ndị Mmadụ Òkù Maka Mgbakọ Ukwu

Ihe ị ga-eburu n’obi ma i nyewe ndị mmadụ akwụkwọ anyị ji akpọ ha òkù maka mgbakọ ukwu anyị. Jiri aro dị́ n’ebe e dere “Ihe Ị Ga-ekwu” nye ya mmadụ.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Ihe Ndị A Ga-eburu n’Obi Banyere Mgbakọ Ukwu

Chọpụta otú ị ga-esi egosi na ị hụrụ ndị ọzọ n’anya ma ị gaa mgbakọ ukwu.