Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Eprel 11-17

JOB 21-27

Eprel 11-17
  • Abụ nke 83 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: Isiokwu Teta! Nke 2 2016. Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ. (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Nletaghachi: Isiokwu Teta! Nke 2 2016. Gwakwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ. (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Ọmụmụ Baịbụl: bhs 154 ¶3-4 (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 129

  • Otú Ị Ga-esi Emeri Onye Na-achọ Gị Okwu n’Emetụghị Ya Aka: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio a. (Gaa na jw.org/ig, pịa ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa NDỊ NA-ETO ETO.) E kirichaa ya, jụọ ajụjụ ndị a: Gịnị nwere ike ime ka a na-achọ mmadụ okwu? Olee otú ihe na-adịrị onye a na-achọ okwu? Olee otú i nwere ike isi merie ndị na-achọ gị okwu ma ọ bụkwanụ zere ha? Ònye ka ị ga-akọrọ ma a chọwa gị okwu? Kwuo ihe ụfọdụ dị n’isi nke 14 n’akwụkwọ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Nke 2.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: ia isi nke 13 ¶1-12 (Nkeji 30)

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 23 na Ekpere