Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Eprel 18-24

JOB 28-32

Eprel 18-24
  • Abụ nke 17 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Job Bụ Onye Ezi Omume”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Job 32:2—Olee otú o si bụrụ na Job kpọrọ onwe ya “onye ezi omume kama ịkpọ Chineke onye ezi omume”? (w15 7/1 12 ¶2; it-1-E 606 ¶5)

    • Job 32:8, 9—Gịnị mere Elaịhu ji chee na ya nwere ike ikwu okwu n’agbanyeghị na ha niile nọ́ ebe ahụ tọchara ya? (w06 3/15 16 ¶1; it-2-E 549 ¶6)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: Job 30:24–31:14 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: g16.2 12-13—Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ. (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Nletaghachi: g16.2 12-13—Gwakwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ. (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Ọmụmụ Baịbụl: bhs 156 ¶8-9 (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 115

  • Mụta Ihe n’Otú Ndị Ọzọ Si Guzosie Ike (1 Pita 5:9): (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Otú Harold King Si Guzosie Ike n’Okwukwe n’Ụlọ Mkpọrọ. (Gaa na tv.pr418.com, họrọ asụsụ Igbo, pịa HỌRỌ VIDIO Ị CHỌRỌ, pịa AJỤJỤ ỌNỤ NA AHỤMAHỤ.) E kirichaa ya, jụọ ajụjụ ndị a: Olee otu Nwanna King si na-efe Chineke mgbe ọ nọ n’ụlọ mkpọrọ? Olee otú ịbụ abụ Alaeze ga-esi enyere anyị aka idi nsogbu ndị bịaara anyị? Gịnị ka ị mụtara n’otú Nwanna King si tachie obi?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: ia isi nke 13 ¶13-25, na igbe dị na peeji nke 114 (Nkeji 30)

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 81 na Ekpere