Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JOB 28-32

Job Bụ Onye Ezi Omume

Job Bụ Onye Ezi Omume

Job kpebiri na ya ga na-erubere Chineke isi

31:1

  • Ọ naghị ele ihe na-abaghị uru, o nweghịkwa mmasị n’ebe nwaanyị ọzọ na-abụghị nwunye ya nọ

Job mesoro ndị ọzọ ihe otú kwesịrị ekwesị

31:13-15

  • Ọ dị umeala n’obi, na-ekpe ikpe ziri ezi, na-emekwa ebere. Ọ na-emenyere ma onye ukwu ma onye nta

Job nyeere ndị ọzọ aka, ọ naghị achọ naanị ọdịmma ya

31:16-19

  • Ọ na-enyere ndị ụwa na-atụ n’ọnụ aka