Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Eprel 25–Mee 1

JOB 33-37

Eprel 25–Mee 1
  • Abụ nke 50 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Ezigbo Enyi Na-enye Ndụmọdụ Bara Uru”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Job 33:24, 25—Gịnị nwere ike ịbụ ya bụ “ihe mgbapụta” ahụ Elaịhu kwuru okwu ya? (w11 4/1 23 ¶3-5)

    • Job 34:36—Olee otú a nwaruru Job? Oleekwa ihe nke ahụ na-akụziri anyị? (w94 11/15 17 ¶10)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: Job 33:1-25 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: Jiri aro dị na peeji nke 8, n’ebe e dere “Ihe Ị Ga-ekwu,” nye mmadụ akwụkwọ ịkpọ òkù maka mgbakọ ukwu nke afọ a. (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Nletaghachi: fg isi nke 12 ¶4-5—A ga-eme ihe ngosi otú a ga-esi gaa nletaghachi na nke onye ahụ natara akwụkwọ ịkpọ òkù. Gwakwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ. (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Ọmụmụ Baịbụl: jl isi nke 11—Gwakwa onye ahụ ka ọ gbalịa bịa mgbakọ ukwu unu ga-aga. (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 124

  • Ihe Ndị A Ga-eburu n’Obi Banyere Mgbakọ Ukwu”: (Nkeji 8) Okwu. Kpọnye vidio ahụ. (Gaa na tv.pr418.com, họrọ asụsụ Igbo, pịa HỌRỌ VIDIO Ị CHỌRỌ, pịa IHE NDỊ ANYỊ NA-EME.) Gbaa mmadụ niile ume ka ha hazie oge ha ka ha nwee ike ịbịazu mgbakọ ahụ. Kwuo atụmatụ ọgbakọ unu mere maka ikesa akwụkwọ ịkpọ òkù.

  • Mkpa ọgbakọ: (Nkeji 7)

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: ia isi nke 14 ¶1-13 (Nkeji 30)

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 21 na Ekpere