Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Eprel 4-10

JOB 16-20

Eprel 4-10
  • Abụ nke 79 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Na-agwa Ndị Ọzọ Okwu Ga-agba Ha Ume”: (Nkeji 10)

    • Job 16:4, 5—Onye na-enye mmadụ ndụmọdụ kwesịrị ikwu okwu otú ọ ga-agba onye ahụ ume (w90 3/15 p. 26 ¶6-p. 27 ¶1)

    • Job 19:2—Okwu ọjọọ Bildad kwuru mere ka Job kwaa arịrị (w06 3/15 15 ¶5; w94 10/1 32)

    • Job 19:25—Olileanya mbilite n’ọnwụ mere ka Job guzosie ike mgbe nsogbu zuru ya ahụ́ (w06 3/15 15 ¶4; it-2 735 ¶2-3)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Job 19:20, gụọ ihe e dere n’ala ala peeji—Job kwuru na ya ji akpụkpọ ezé ya lanahụ. Gịnị ka ihe a o kwuru pụtara? (w06 3/15 14 ¶13; it-2-E 977 ¶1)

    • Job 19:26—Olee otú Job nwere ike isi ‘hụ Chineke,’ n’agbanyeghị na a naghị ahụ Jehova anya? (w94 11/15 19 ¶17)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: Job 19:1-23 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Otú Anyị Ga-esi Zie Ndị Mmadụ Ozi Ọma n’Ọnwa A: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ndị na-egosi otú anyị ga-esi ezi ndị mmadụ ozi ọma. E kirichaa nke ọ bụla, a tụlee ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ dị na ya. Gbaa ụmụnna ume ka ha dee otú ọzọ ha nwere ike isi zie mmadụ ozi ọma.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ