Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JOB 16-20

Na-agwa Ndị Ọzọ Okwu Ga-agba Ha Ume

Na-agwa Ndị Ọzọ Okwu Ga-agba Ha Ume

Onye na-enye mmadụ ndụmọdụ kwesịrị ikwu okwu otú ọ ga-agba onye ahụ ume

16:4, 5

  • Job dara mbà n’obi. E kwesịrị ịgba ya ume ma kasie ya obi

  • Ndị enyi Job akasighị ya obi. Kama, ha atọ boro ya ebubo, kwuokwa ihe ndị mere ka obi jọkwuo ya njọ

Okwu ọjọọ Bildad kwuru mere ka Job kwaa arịrị

19:2, 25

  • Job kwara ákwá, rịọ Chineke ka o nyere ya aka. O kwudịrị okwu yanwa ịnwụ

  • Ihe nyeere Job aka iguzosi ike bụ na o chetara na Chineke ga-akpọlite ya n’ọnwụ ma ya nwụọ