Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Ihe I Nwere Ike Ikwu

TETA!

Ajụjụ: Taa, ihe a na-egosikarị na fim na ihe omume tiivi dị iche iche bụ ihe ndị gbasara mgbaasị. Olee ihe i chere? Ụdị fim ndị a hà dị mma, ka ò nwere ihe dị njọ na ha?

Otú a ga-esi enye ya: Teta! a kwuru ihe mere mgbaasị ji na-amasị ndị mmadụ na onye ime mgbaasị si n’aka.

NA-AKỤZI EZIOKWU

Ajụjụ: Olee otú Alaeze Chineke ga-esi mee ka nsogbu ụwa a kwụsị?

Amaokwu Baịbụl: Mat. 6:10

Eziokwu: Alaeze Chineke ga-eweta udo, ịdị n’otu, na obi iru ala n’ụwa, otú ahụ o mere n’eluigwe.

GỊNỊ BỤ ALAEZE CHINEKE? (Nletaghachi)

Ajụjụ: [Gosi ya ajụjụ ndị dị n’azụ traktị ahụ.] Olee otú ihe ga-adị ma Alaeze Chineke chịwa ụwa a?

Amaokwu Baịbụl: Ọma 37:29; Aịza. 65:21-23

Otú a ga-esi enye ya: [Gosi ya broshọ Ozi Ọma.] Isi nke 7 na broshọ a kwuru uru nkwa ndị a Chineke kwere ga-abara mụ na gị. [Jiri broshọ a malitere ya ọmụmụ ihe.]

DEE OTÚ Ị GA-ESI EME NKE GỊ

Jiri aro ndị a dị́ ebe a dee otú ọzọ ị ga-achọ isi jiri akwụkwọ ndị a zie ozi ọma.