Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Eprel 17-​23

JEREMAYA 25-28

Eprel 17-​23
  • Abụ nke 137 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Nwee Obi Ike Dị Ka Jeremaya”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Jere. 27:2, 3—Gịnị mere ndị ozi si mba dị iche iche ji bịa Jeruselem, oleekwa ihe mere Jeremaya ji nye ha osisi yok? (jr 27 ¶21)

    • Jere. 28:11—Olee otú Jeremaya si gosi na o nwere uche mgbe Hananaya nọ na-emegide ya, oleekwa ihe anyị nwere ike ịmụta n’aka ya? (jr 187-188 ¶11-12)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jere. 27:12-22

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) T-36—Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) T-36—Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 7 ¶4-5—Gosi otú anyị ga-esi ruo onye anyị na-amụrụ ihe n’obi.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ