Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Eprel 24-​30

JEREMAYA 29-31

Eprel 24-​30
  • Abụ nke 151 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Jehova Buru Amụma Banyere Ọgbụgba Ndụ Ọhụrụ Ahụ”: (Nkeji 10)

    • Jere. 31:31—E buru amụma banyere ọgbụgba ndụ ọhụrụ ahụ ọtụtụ narị afọ tupu a gbaa ya (it-1-E 524 ¶3-4)

    • Jere. 31:32, 33—Ọgbụgba ndụ ọhụrụ ahụ dị iche n’ọgbụgba ndụ Iwu (jr 173-174 ¶11-12)

    • Jere. 31:34—Ọgbụgba ndụ ọhụrụ ahụ mere ka Chineke na-agbaghara anyị mmehie kpamkpam (jr 177 ¶18)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Jere. 29:4, 7—Olee ihe mere e ji nye ndị Juu a dọọrọ n’agha iwu ka ha ‘chọọ udo’ Babịlọn, oleekwa otú anyị nwere ike isi mee ihe a a gwara ha? (w96 5/1 11 ¶5)

    • Jere. 29:10—Olee otú amaokwu a si gosi na amụma ndị dị na Baịbụl bụ eziokwu? (g-E 6/12 14 ¶1-2)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jere. 31:31-40

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mat. 6:10—Na-akụzi Eziokwu.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Aịza. 9:6, 7; Mkpu. 16:14-16—Na-akụzi Eziokwu.

  • Okwu: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w14 12/15 21—Isiokwu: Jeremaya Kwuru na Rechel Na-akwara Ụmụ Ya Ákwá. Gịnị Ka Ihe A O Kwuru Pụtara?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ