Jehova Buru Amụma Banyere Ọgbụgba Ndụ Ọhụrụ Ahụ
Jehova kwuru na ọgbụgba ndụ ọhụrụ ahụ ga-anọchi ọgbụgba ndụ iwu ahụ, nakwa na uru ọ ga-aba ga-adịru ebighị ebi.
ỌGBỤGBA NDỤ IWU |
|
ỌGBỤGBA NDỤ ỌHỤRỤ |
---|---|---|
Jehova na mba Izrel |
NDỊ SO NA YA |
Jehova na Izrel ime mmụọ |
Mozis |
ONYE OGBUGBO |
Jizọs Kraịst |
Àjà ụmụ anụmanụ |
IHE MERE KA Ọ DỊ IRÈ |
Àjà Jizọs |
Ná mbadamba nkume |
EBE E DERE YA |
N’obi |