Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
●○○ MKPARỊTA ỤKA NKE MBỤ
Ajụjụ: Ebee ka anyị ga-esi nweta ndụmọdụ bụ́ ịgba ga-eme ka anyị na-enwe obi ụtọ ná ndụ?
Amaokwu Baịbụl: Ọma 1:1, 2
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú ịhụ ego na ihe onwunwe n’anya nwere ike isi mee ka anyị ghara ịna-enwe obi ụtọ?
○●○ NLETAGHACHI NKE MBỤ
Ajụjụ: Olee otú ịhụ ego na ihe onwunwe n’anya nwere ike isi mee ka anyị ghara ịna-enwe obi ụtọ?
Amaokwu Baịbụl: 1 Tim. 6:9, 10
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee uru inwe obi ụtọ bara?
○○● NLETAGHACHI NKE ABỤỌ
Ajụjụ: Olee uru inwe obi ụtọ bara?
Amaokwu Baịbụl: Ilu 17:22
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú ihe ga-esi na-agazi agazi n’ezinụlọ na-agbanyeghị ihe isi ike?