Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MAK 1-2

“A Gbagharawo Gị Mmehie Gị”

“A Gbagharawo Gị Mmehie Gị”

2:​5-12

Gịnị ka ọrụ ebube a na-akụziri anyị?

  • Ọ bụ mmehie anyị ketara eketa mere anyị ji arịa ọrịa

  • Jizọs nwere ikike ịgbaghara mmehie na ịgwọ ọrịa

  • N’Alaeze Chineke, Jizọs ga-eme ka ezughị okè na ọrịa ghara ịdị ruo mgbe ebighị ebi

Olee otú ihe e dere na Mak 2:​5-12 ga-esi nyere m aka ịtachi obi ma m rịawa ọrịa?