Eprel 2-8
MATIU 26
Abụ nke 19 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Otú Ememme Ngabiga na Ncheta Ọnwụ Jizọs Si Yie na Otú Ha Si Dị Iche”: (Nkeji 10)
Mat. 26:17-20—Jizọs so ndịozi ya mee Ememme Ngabiga ikpeazụ ya (nwtsty ihe e ji kọwaa amaokwu ahụ)
Mat. 26:26—Achịcha ahụ e ji echeta ọnwụ Jizọs nọchiri anya ahụ́ ya (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)
Mat. 26:27, 28—Mmanya ahụ e ji echeta ọnwụ Jizọs nọchiri anya ‘ọbara Jizọs nke ọgbụgba ndụ ahụ’ (nwtsty ihe e ji kọwaa amaokwu ndị ahụ)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Mat. 26:17—Olee ihe mere e nwere ike iji kwuo na Naịsan 13 bụ “ụbọchị mbụ nke ememme achịcha na-ekoghị eko”? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)
Mat. 26:39—Olee ihe o nwere ike ịbụ ya mere Jizọs ji kpee n’ekpere, sị: “Ka iko a gabiga m”? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mat. 26:1-19
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.
Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya.
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 59 ¶21-22 na ihe e dere ná ngwụcha akwụkwọ ahụ
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 8)
Bụrụ Enyi Jehova—Àjà Mgbapụta Jizọs: (Nkeji 7) Kpọnye vidio ahụ. Unu lechaa ya, gwa ụmụaka ndị ị họọrọ ka ha gbagote n’ikpo okwu. Jụọ ha ajụjụ ndị a: Gịnị mere ndị mmadụ ji na-arịa ọrịa, na-aka nká, na-anwụkwa anwụ? Olee olileanya Jehova mere ka anyị nwee? Olee onye ị ga-achọ ịhụ na Paradaịs?
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 15
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 74 na Ekpere