Jizọs Nwere Ikike Ịkpọlite Ndị Nwụrụ Anwụ
-
Ọ bụrụ na anyị eruo uju mgbe mmadụ nwụnahụrụ anyị, ọ pụtaghị na anyị enweghị okwukwe ná mbilite n’ọnwụ (Jen. 23:2)
-
Ịtụgharị uche n’ihe ndị Baịbụl kwuru gbasara mbilite n’ọnwụ ga-eme ka okwukwe anyị sikwuo ike ná mbilite n’ọnwụ
Ònye ka ị na-atụ anya ịhụ ná mbilite n’ọnwụ?
Olee otú ọ ga-adị gị mgbe ị ga ahụ onye ahụ ọzọ?