Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Eprel 9-15

MATIU 27-28

Eprel 9-15
  • Abụ nke 69 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Gaanụ Mee Ndị Mmadụ Ka Ha Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ. N’ihi Gịnị, n’Ebee, Otú Ole?”: (Nkeji 10)

    • Mat. 28:18​—⁠Jizọs nwere ikike buru ibu (w04 7/⁠1 8 ¶4)

    • Mat. 28:19​—⁠Jizọs nyere iwu ka e zie ndị mmadụ ozi ọma ma kụziere ha ihe n’ebe niile n’ụwa (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Mat. 28:20​—⁠Anyị kwesịrị inyere ndị mmadụ aka ka ha mụta ma na-eme ihe niile Jizọs kụziri (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Mat. 27:51​—⁠Gịnị ka ndọwa ákwà mgbochi ahụ dọwara ụzọ abụọ pụtara? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Mat. 28:7​—⁠Olee otú mmụọ ozi Jehova si kwanyere ụmụ nwaanyị ndị ahụ bịara n’ili Jizọs ùgwù? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mat. 27:​38-54

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị n’ebe e dere “Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta” mee ya.

  • Vidio Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Okwu: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) g17.2 14​—⁠Isiokwu: Jizọs Ọ̀ Nwụrụ n’Elu Obe?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 70

  • Izi Ozi Ọma na Ịkụzi Ihe Dị Mkpa Maka Ime Ndị Na-eso Ụzọ”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Mgbe unu na-atụle isiokwu a, kpọnye vidio bụ́ Na-ezi Ozi Ọma “n’Akwụsịghị Akwụsị”​—⁠Mgbe Ị Na-anọghị n’Ozi nakwa n’Ozi Ụlọ n’Ụlọ na vidio bụ́ Na-ezi Ozi Ọma “n’Akwụsịghị Akwụsị”​—⁠n’Ebe Ndị Mmadụ Na-anọkarị nakwa Mgbe Ị Na-enyere Ndị Ọzọ Aka Ịghọ Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 16

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 73 na Ekpere