Eprel 29–Mee 5
2 NDỊ KỌRỊNT 1-3
Abụ nke 44 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Jehova Bụ ‘Chineke nke Nkasi Obi Niile’”: (Nkeji 10)
[Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ 2 Ndị Kọrịnt Na-ekwu.]
2 Kọr. 1:3—Jehova Bụ “Chineke nke Nkasi Obi Niile” (w17.07 13 ¶4)
2 Kọr. 1:4—Anyị na-esi ná nkasi obi nke Chineke akasi ndị ọzọ obi (w17.07 15 ¶14)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
2 Kọr. 1:22—Gịnị bụ “ihe àmà” na “akara” Chineke na-enye Ndị Kraịst e tere mmanụ? (w16.04 32)
2 Kọr. 2:14-16—Olee ihe ọ ga-abụ ya ka Pọl onyeozi bu n’obi mgbe o kwuru banyere “ngagharị mmeri”? (w10 8/1 23)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) 2 Kọr. 3:1-18 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.
Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 6)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 52-53 ¶3-4 (th ihe ọmụmụ nke 8)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Gbalịa Nweta Ọzụzụ Si n’Aka Jehova”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio aha ya bụ Ihe Jehova Kụziiri Ndị Gara Ụlọ Akwụkwọ Ndị Na-ekwusa Ozi Ọma Abaarala Ha Ọtụtụ Uru.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 64
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 130 na Ekpere