USORO IHE OMUME OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ Eprel 2020

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Mkparịta ụka ndị e ji akọwara mmadụ gbasara ihe Chineke bu n’obi kee ụmụ mmadụ na ọ ga-esi emezu ya.

Eprel 6-12

Olee otú ị ga-esi kwadebe obi gị maka Ncheta Ọnwụ Jizọs?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Jekọb na Leban Agbaa Ọgbụgba Ndụ Udo

Olee ihe ndị ga-enyere gị aka ime ka gị na ụmụnna gị na-adị n’udo ma ọ bụkwanụ dozie esemokwu?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ị̀ Na-agba Mgba Iji Nweta Ngọzi?

Olee otú ị dị njikere ịgbaru ná mbọ iji nweta ngọzi Chineke?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Olee Ihe Kacha Mụ Mkpa?

Gịnị ka ụdị ọrụ ị na-arụ na-egosi gbasara ihe ndị kacha gị mkpa?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Nsogbu Mkpakọrịta Ọjọọ Na-akpata

Olee otú ị ga-esi ama ma mmadụ ọ̀ bụ ezigbo enyi ka ọ bụ na ọ bụghị?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

“Tụfuonụ Chi Ndị Mba Ọzọ”

Olee otú ị ga-esi na-eme ihe Jehova chọrọ ma ghara itinye aka n’ihe gbasara ndị mmụọ ọjọọ?