Eprel 27–Mee 3
JENESIS 34-35
Abụ nke 28 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Nsogbu Mkpakọrịta Ọjọọ Na-akpata”: (Nkeji 10)
Jen. 34:1—Daịna nọ na-agakwuru ụmụ agbọghọ Kenan (w97 2/1 30 ¶4)
Jen. 34:2—Shikem dinara Daịna (lv 103 ¶14)
Jen. 34:7, 25—Simiọn na Livaị gburu Shikem na nwoke ọ bụla ọzọ nọ n’obodo ahụ (w09 9/1 21 ¶1-2)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Jen. 35:8—Ònye bụ Debora, oleekwa ihe anyị ga-amụta n’aka ya? (it-1 600 ¶4)
Jen. 35:22-26—Olee otú anyị si mara na ọ bụghị iwu na ndị niile Mesaya ga-esi n’agbụrụ ha ga-abụ ọkpara? (w17.12 14)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jen. 34:1-19 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ ma jụọ ajụjụ ndị a: Olee otú onye nkwusa ahụ si gbalịa ruo onye nwe ụlọ n’obi? Olee otú anyị nwere ike isi jiri akwụkwọ Baịbụl Na-akụziri Anyị malite ọmụmụ Baịbụl?
Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 13)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg ihe ọmụmụ nke 4 ¶6-7 (th ihe ọmụmụ nke 14)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Tụfuonụ Chi Ndị Mba Ọzọ”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ “Na-eguzogidenụ Ekwensu.”
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 112
Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Abụ nke 143 na Ekpere