Nsogbu Mkpakọrịta Ọjọọ Na-akpata
Anyị nwere ike ịchọpụta àgwà ọma ụfọdụ ndị agbata obi anyị, ndị ọrụ ibe anyị, ma ọ bụ ụmụ akwụkwọ ibe anyị nwere. Ma, nke ahụ ọ̀ pụtara na anyị na ha kwesịrị ịna-akpa? Olee ihe ndị ga-enyere anyị aka ịma ụdị ndị anyị kwesịrị imeta enyi?
-
Mụ na ha bụrụ enyi, ọ̀ ga-eme ka mmekọrịta mụ na Jehova ka mma?
-
Olee ihe okwu ọnụ ha na-egosi na ọ bụ ihe kacha ha mkpa?—Mat. 12:34
JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee otú ndị mụ na ha na-akpa si emetụta mmekọrịta mụ na Jehova?’