USORO IHE OMUME OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ Febụwarị 2016
Ihe I Nwere Ike Ikwu
Otú e nwere ike isi nye ndị mmadụ Teta! na Gee Chineke Ntị. Jiri aro ndị a dee otú ọzọ ị ga-esi jiri akwụkwọ ndị a zie ozi ọma.
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Nehemaya Ji Ofufe Chineke Kpọrọ Ihe
Jiri anya nke uche hụ otú Nehemaya si wughachi mgbidi Jeruselem, meekwa ka a maliteghachi ife. (Nehemaya 1-
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Nehemaya Bụ Ezigbote Onye Nlekọta
O nyeere ndị Izrel aka inwe obi ụtọ n’ofufe Chineke. Ihe ndị a e sere ga-enyere gị aka ịghọta ihe ndị mere na Jeruselem n’ọnwa Tishri afọ 455 T.O.N.K. (Nehemaya 8:
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Ndị Ji Obi Ha Niile Na-efe Jehova Na-akwado Ihe Niile Gbasara Ofufe Ya
N’oge Nehemaya, ndị Jehova ji obi ha niile kwado ofufe ya n’ụzọ dị iche iche. (Nehemaya 9-
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Ndụ Kacha Mma Mmadụ Nwere Ike Ibi
Ndị na-eto eto nọ n’ọgbakọ Jehova nwere ọtụtụ ụzọ ha ga-esi bie ndụ kacha mma. Jiri ajụjụ ndị ahụ tụlee vidio ahụ.
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Ihe Akwụkwọ Nehemaya Na-akụziri Anyị
Jiri anya nke uche hụ ebe Nehemaya ji ịnụ ọkụ n’obi na-akwado ofufe Chineke. (Nehemaya 12-
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Kpọọ Ndị Niile Nọ́ n’Ókèala Unu Òkù Maka Ncheta Ọnwụ Jizọs
Otu i nwere ike isi kpọọ mmadụ òkù maka Ncheta Ọnwụ Jizọs nke afọ 2016. Jiri ihe ndị a nyere onye ahụ aka ka ọ bịa.
Esta Gbachiteere Ndị Chineke
Jiri anya nke uche gị hụ otú o si gbachitere ndị Jehova. (Esta 1-