Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | NEHEMAYA 1-4

Nehemaya Ji Ofufe Chineke Kpọrọ Ihe

Nehemaya Ji Ofufe Chineke Kpọrọ Ihe

455 T.O.N.K.

  1. Naịsan (Mach/Epr.)

    2:4-6 Nehemaya natara ikike ka o wughachi Jeruselem, bụ́ ebe a na-anọ efe Chineke n’oge ochie

  2. Iya

  3. Saịvan

  4. Tamọz (Jun/Julaị)

    2:11-15 Ọ ga-abụ n’oge a ka Nehemaya rutere Jeruselem, nyochaa mgbidi ya

  5. Ab (Julaị/Ọgọ.)

    3:1; 4:7-9 A malitere iwughachi Jeruselem n’agbanyeghị mmegide

  6. Ilọl (Ọgọ./Sep.)

    6:15 E wuchara mgbidi ahụ n’ime ụbọchị iri ise na abụọ

  7. Tishri