Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Febụwarị 22-28

NEHEMAYA 12-13

Febụwarị 22-28
  • Abụ nke 106 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ihe ngosi. Nye onye na-enwechaghị mmasị n’ozi ọma akwụkwọ anyị ji akpọ ndị mmadụ òkù maka Ncheta Ọnwụ Jizọs.

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ihe ngosi. Nye onye nwere mmasị n’ozi ọma Ụlọ Nche na akwụkwọ anyị ji akpọ ndị mmadụ òkù maka Ncheta Ọnwụ Jizọs. Gwakwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) A ga-eme ihe ngosi ebe onye nkwusa ji ihe nke 16 e dere ná ngwụcha akwụkwọ Baịbụl Na-akụziri Anyị na-akọwara onye ọ na-amụrụ ihe gbasara Ncheta Ọnwụ Jizọs. Ya agwakwa onye ahụ otú ọ ga-esi nyere ya aka ka ọ bịa..

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ