Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Febụwarị 29–Mach 6

Esta 1-5

Febụwarị 29–Mach 6
  • Abụ nke 86 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ihe ngosi. Jiri broshọ Gee Chineke Ntị zie mmadụ ozi ọma. Gwakwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) A ga-eme ihe ngosi otú a ga-esi gaa nletaghachi na nke onye ahụ natara Gee Chineke Ntị. Tụleenụ peeji nke 2 na nke 3. Gwakwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) A ga-eme ihe ngosi ebe e ji peeji nke 4 na nke 5 nke Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi na-amụrụ mmadụ Baịbụl. Ọ ga-abụ onye natara Gee Chineke Ntị mgbe e ji ya zie ya ozi ọma. (km 7/12 2-3 ¶4)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 71

  • Mkpa ọgbakọ: (Nkeji 10)

  • Olee Otú Ụzọ Ọhụrụ Anyị Si Amụ Ihe na Usoro Ihe Omume Ya Si Abara Gị Uru?: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo otú ọmụmụ ihe ọhụrụ anyị a na-akpọ Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ si abara ha uru. Gbaa mmadụ niile ume ka ha jisie ike na-akwadebe ihe ndị a ga-amụ nke ọma ka ha nwee ike ịmụta ihe ndị ga-enyere ha aka ma a bịa ọmụmụ ihe.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: ia isi nke 10 ¶1-11, na igbe dị na peeji nke 86 (Nkeji 30)

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 149 na Ekpere