Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ESTA 1-5

Esta Gbachiteere Ndị Chineke

Esta Gbachiteere Ndị Chineke

Esta Gosiri na ya nwere okwukwe na obi ike mgbe ọ na-agbachitere ndị Chineke

  • E nwere ike igbu onye ọ bụla gara n’ihu eze ma ọ bụrụ na ọ bụghị eze kpọrọ ya. Eze akpọbeghị Esta ka ọ bịa kemgbe ụbọchị iri atọ

  • Eze Ahazuirọs, onye ọ dị ka ọ̀ bụ ya bụ Zaksis nke Mbụ, bụ onye iwe ọkụ. N’otu oge, o nyere iwu ka e gbubie otu nwoke abụọ ma dewe ozu ya n’ebe ndị mmadụ ga-ahụ ya iji dọọ ndị ọzọ aka ná ntị. Ọ chụlakwara nwunye ya bụ́ Vashtaị mgbe o nupụụrụ ya isi

  • Esta ga-eme ka eze mata na ya bụ onye Juu, meekwa ka ọ ghọta na onye ndụmọdụ ya ọ tụkwasịrị obi ghọgburu ya