Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Febụwarị 8-14

NEHEMAYA 5-8

Febụwarị 8-14
  • Abụ nke 123 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ihe ngosi. Jiri isiokwu Teta! Nke 1, 2016 zie mmadụ ozi ọma. Gwakwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) A ga-eme ihe ngosi otú a ga-esi gaa nletaghachi na nke onye ahụ natara Teta! Gwakwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) A ga-eme ihe ngosi ebe e ji akwụkwọ Baịbụl Na-akụziri Anyị, isi nke 3, paragraf nke 4 na nke 5 amụrụ mmadụ ihe.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 62

  • Ị̀ ‘Na-agbalị Ka I Ruo Eruo’?: (Nkeji 15) Okwu okenye ga-ekwu. Ọ ga-esi n’Ụlọ Nche Septemba 15, 2014, peeji nke 3-6. Kpọnye vidio bụ́ Ụmụnna Ndị Nwoke, Gbaanụ Mbọ Ka Unu Ruo Eruo Ịrụ Ọrụ Ọma, nke e gosiri n’Ihe Omume Tiivi Ndịàmà Jehova nke ọnwa Disemba afọ 2015. Chetara ụmụnna na ihe mere anyị ga-eji ruo eru abụghị ka e nye anyị ọkwá. Kọwakwaara ha ihe ga-enyere ụmụnna nwoke aka iru eru. Gbaa ụmụnna ndị nwoke ume ka ha gbalịa ruo eru ịbụ ohu na-eje ozi ma ọ bụ okenye.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: ia isi nke 8 ¶17-27, na igbe dị na peeji nke 75 (Nkeji 30)

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 125 na Ekpere