Febụwarị 20- 26
AỊZAYA 58-62
Abụ nke 142 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
‘Kpọsaa Afọ Jehova Na-egosi Ihu Ọma Ya’: (Nkeji 10)
Aịza. 61:1, 2—E tere Jizọs mmanụ “ịkpọsa afọ Jehova na-egosi ihu ọma ya” (ip-2 322 ¶4)
Aịza. 61:3, 4—Jehova na-enye anyị ndị dị ka “oké osisi nke ezi omume” iji na-akwado ọrụ ya (ip-2 326-327 ¶13-15)
Aịza. 61:5, 6—“Ndị mba ọzọ” so “ndị nchụàjà Jehova” na-arụ ọrụ ikwusa ozi ọma kachanụ a rụtụrụla (w12 12/15 25 ¶5-6)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Aịza. 60:17—Olee ụzọ ụfọdụ Jehova sirila mezuo nkwa a n’oge ikpeazụ a? (w15 7/15 9-10 ¶14-17)
Aịza. 61:8, 9—Gịnị bụ “ọgbụgba ndụ nke ga-adịru mgbe ebighị ebi,” oleekwa ndị bụ́ “mkpụrụ” ahụ? (w07 1/15 11 ¶5)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?
Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Aịza. 62:1-12
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Teta! Nke 1 2017
Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Teta! Nke 1 2017
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 15 ¶19—O kwe mee, ka nne jiri ya mụọrọ obere nwa ya nwaanyị ihe.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Jiri Vidio Na-ekwusa Ozi Ọma: (Nkeji 6) Okwu. Kpọnye vidio bụ́ Gịnị Bụ Alaeze Chineke? Gwa ụmụnna ka ha gosi ndị ha ga-enye akwụkwọ vidio a ma ha nọrọ n’ozi ụlọ n’ụlọ ma ọ bụ nletaghachi n’ọnwa Mach na Eprel.
“Enyefusila Akwụkwọ Anyị Aghara Aghara”: (Nkeji 9) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Otú E Si Ebuga Akwụkwọ Anyị na Kongo.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 8 ¶14-18, igbe dị na peeji nke 85, na igbe ntụleghachi dị na peeji nke 86
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 114 na Ekpere