Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

●○○ MKPARỊTA ỤKA NKE MBỤ

Ajụjụ: Baịbụl ọ̀ ka bara uru taa?

Amaokwu Baịbụl: 2 Tim. 3:16

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Ihe Baịbụl kwuru ọ̀ dabara n’ihe ndị sayensị chọpụtara?

○●○ NLETAGHACHI NKE MBỤ

Ajụjụ: Ihe Baịbụl kwuru ọ̀ dabara n’ihe ndị sayensị chọpụtara?

Amaokwu Baịbụl: Job 26:7

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Ihe ndị Baịbụl kwuru ọ̀ na-abara anyị uru?

○○● NLETAGHACHI NKE ABỤỌ

Ajụjụ: Ihe ndị Baịbụl kwuru ọ̀ na-abara anyị uru?

Amaokwu Baịbụl: Ilu 14:30

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Ihe ndị Baịbụl kwuru na ha ga-eme hà mechara mezuo?