Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Febụwarị 12-​18

MATIU 14-15

Febụwarị 12-​18
  • Abụ nke 93 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Jizọs Si n’Aka Mmadụ Ole na Ole Nye Ọtụtụ Ndị Nri”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Mat. 15:7-9—Gịnị mere anyị ji kwesị izere omume ihu abụọ? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ndị ahụ)

    • Mat. 15:26—Gịnị ka o nwere ike ịbụ ya ka Jizọs bu n’obi kwuo banyere “ụmụ nkịta” n’amaokwu a? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mat. 15:1-20

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị n’ebe e dere “Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta” mee ya.

  • Vidio Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Okwu: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w15 9/15 16-17 ¶14-17—Isiokwu: Lekwasị Jizọs Anya Ka O Mee Ka Okwukwe Gị Sie Ike.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 135

  • Bụrụ Enyi Jehova—Imeta Ndị Enyi: (Nkeji 7) Kpọnye vidio ahụ. Unu lechaa ya, gwa ụmụaka ndị ị họọrọ ka ha gbagote n’ikpo okwu. Jụọ ha ajụjụ ndị a: Olee ihe mere i kwesịrị iji meta ndị hụrụ Jehova n’anya enyi? Gịnị ka i nwere ike ịmụta n’aka ha?

  • Sọpụrụ Nna Gị na Nne Gị”: (Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye Katuun a na-ese na bọọdụ aha ya bụ Olee Otú M Ga-esi Akọrọ Ndị Mụrụ M Obi M?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 8

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 148 na Ekpere