Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MATIU 16-17

Ònye Ka Ị Na-eche Echiche Ka Ya?

Ònye Ka Ị Na-eche Echiche Ka Ya?

16:21-23

  • Ọ bụ eziokwu na Pita bu ihe dị mma n’obi kwuo ihe o kwuru, ma Jizọs gbaziri echiche ya na-ezighị ezi ozugbo

  • Jizọs ma na ihe a abụghị oge o kwesịrị ịnọ ‘na-emetara onwe ya ebere.’ Ọ ma na Setan chọrọ ka o mewe anya ụra n’oge a tara ezigbo akpụ ná ndụ ya

16:24

Jizọs kwuru ihe atọ anyị kwesịrị ime iji kwe ka uche Chineke na-eduzi anyị. Gịnị ka nke ọ bụla n’ime ha pụtara?

  • Ju onwe gị

  • Bulie osisi ịta ahụhụ gị

  • Na-eso Jizọs mgbe niile